Added: 2 years ago
From: groovemonzter
Views: 35,946
Sort by time | Sort by thread (beta)

Link to this comment:

Share to:

All Comments (17)

Sign In or Sign Up now to post a comment!
  • to judtoine . ali nwa chukwuma die his own god time beacuse we cannot be judge and let our god almighty do the judgement on the last day .

  • living so far away from home ( i grew up in the village in imo) i can close my eyes and remember listening to this song on IBS AM radio back in the days! real and original art! thanks ANWUNOOO!

  • anu ebulu ogo baa ofia,nne mu bu ana-echelu nwa.mucham amucham.onye mmelu ogo ama egbum na uwa

  • ebonydean daaaaaluoooo!!!!

    ekenedike na nke omelu omekwa ozo!

    could you please post henrietta by the all great Ali chukwuma.

    i don't know if i got the tittle right, but the song goes like this;

    Henrietta onyedinma naso etc

    thanks again for keeping the efforts of this gentle man alive.

    could some1 also tell me how this legend died?

    i have heard many sad stories about osadebe being the cause of his death.

    somebody please help me solve this puzzle

  • anam anu, egwu di ya..ije ije ije. ya kpotuba. udo diri umu Biafra nile.

  • Ali nwa Chukwuma onum ekene yi ooo. onyeoma ke ibu.

  • Comment removed

  • Asi na mmetu mmetu ka egbe ji enwu. Nwere-nwere bu una ogu. Oburo ka esi fu ulu ka e ji eli ya. Ya diba. Mbosi nta ka achua n'owele nchi. Onye ga-abukari Ndigbo Igbo? N'uwa Afrika Igbo biara ije, anyi ga eweta ngozi Yeweh Chineke Usuu Nke Ndi Agha Izrelu. Ndigbo ga-emeli. Anu anyi meelu ogo, amarozikwani anyi. Ka Chukwu nuru olu akwa Igbo!

  • I have not been a fan of highlife music but this is one with a difference; it is more comprehensive that what I have heard b4. For now it is my anthem.

  • Aliiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii­iiiii this music is one of my uncle's favorite. This music reminds me of Eugene, Onyiba na Enugwu-ukwu, a very good man, I miss you Onyiba nwanne m. Back then saturday morning he will be cleaning his truck, playing the record , every interval he will scream ali na Aboo, chei onwu ebuka. I know Onyiba is somewhere now enjoying or hanging out with Ali in heaven . Onyiba i wish I knew I would not see you again after I came back home in 2004, we love and miss you.

  • ebonydean... na your papa born you, that was nice

  • May the soul of my good in-law, Mr Actor Sylvanus Oramali rest in d Lord. He played d song every Sunday then at Suleja in 1978. Nigeria was just recovering 4rm the shock of the death of M/Moh'med who was killed in 1976. Bisala was part of the plot in spite of his closeness to him. I asked hw could Gowon hv ploted against his boss, Aguiyi, Vasta used against Buhari/Idiagbon, Babangida against Vasta, against Abiola How??

  • Okwu igbo ga adi ndu.

    Nwanyi lebe ebe ihe oji buru nwanyi jedebere ödaba na olulu.Ihem efule nke gi diri gi.Uwaa bu aja 

    Udo diri gi nwannem nke tiyere egwua

    One of the best of Igbo Legend singers

  • ebonydean dalu nwanne m ezigbo nwafor igbo ka ibu.okwu i kwuru ebea chetaram ihe m chefuru echefu, omenala anyi ga adiri anyi.o ga adikwara anyi mma umu igbo ndi m ji eme onu.

  • Groovemonzter di egwu. Dalu

  • Mgbe egwu bu egwu... Mgbe elu bu ala osa... Mgbe ezi di na ukwu ukwa.... Mgbe dimkpa bu dimkpa... Ya di ba.. Onwa tiwe ije aguwa agadi.. A na ele agadi nwanyi o di ka ejighi ego luo ya.... Anu ebule ogo ba ofia...

    Apologies to all who do not write or read Igbo language..

  • @ebonydean, Nwane mmadu, iga adi ka echi. Okwu Igbo bu ilu diiri nti juu. Mana edebere okuku n'enu oyiro akwa; edebere ya n'ala, oyiro, oga-eyi n'ikuku? Ka anyi kara ahihia kpuchie onodu. Udo ga-adiri Ndigbo, ndi nweere udo Chineke nye ibe ha. No apology bros, try hard to learn Igbo and get blessed!

Loading...
Alert icon
0 / 00Unsaved Playlist Return to active list
    1. Your queue is empty. Add videos to your queue using this button:
      or sign in to load a different list.
    Loading...Loading...Saving...
    • Clear all videos from this list
    • Learn more