Added: 3 years ago
From: aeinational
Views: 18,629
Sort by time | Sort by thread (beta)

Link to this comment:

Share to:

All Comments (19)

Sign In or Sign Up now to post a comment!
  • ah ah my grandma has the same stick oooohh

  • lekwa anya unu ka u were na apiagbukwa onwe u. agaghj m alukwa onye anya nkpo...lol...

  • i love this, very well organized

  • Ndi ikwu nnem kachanu ! Ekenekwe m unu . O bu nwadiana unu na UK na ekene unu.

  • Enugwu kachanu,muonu,zuonu,lienu mana mmelikwu.enugwu mulum,ha elotekwem mbosi bulugbo,nkwo enugwu bu ebe onakpotu akpotu mobu st.anthony. keduzi ebe mmonwu ibe anyi nozi,ibe anyi ihe eji malu enugwu efusiela,opollo kuduzi,onyegbo inuzili nyanyi bazia nuno.okonkwo asaa 77.kedu ihe uruogbu ji di ebube,

  • This's my morning tea. Open the wine, please! I will tell you the name of this game. We need ppl to sponsor. Love this game, laugh out loud! ? 'Obru nike ayi ga emri ndi awusa.'

  • Yes, this is the real masquerades thank you very much at leat we can see that they are humanbeing not does liars. These are men i hail you. I love it. Can we sign world game? Thank you for showing us it's a good game, no cult.

  • lol masquerades understand english.. thank u thank u and they know their numbers respectively

  • ha apia gbuola oweha.

  • Enugwu-ukwu ekwenu. I miss you so dearly. Ona akpotu akpotu  na enugwu-ukwu na oge christmas. umuaturu na erukwo ekenmu ooo!!!!!

  • chaiii..ngbe bulu ngbe...oge ezi di na ukwu ukwa,enugwu nna nwere umu nmonwu na apia agba nke oma...ihea ana eme ebea asogbugwom...keduzi ebe apama,eke nwe ofia,akwanda,ezesuo agbala(nkea bu nmonwu anyi),spako,ayola,suo tee,onyegbo,akwaete,ayola,baba iso,ma ndi ozogasi nokwanu...bikonu meenu ngwa ngwa kpoyachitekwa umu nmuo azu ka enugwu nna dikwa ka odi na mbu.....Enugwu kachaaaaaaaaaa nu.

  • ebe ka ise na enugwu-ukwu

  • man i love dis

    i went to one in 06..lol

    havent been to nigeria in a while

    imiss it

  • this is my town too, ona akpotu na nkwo enugwu, i guess ona akpotu na st anthony's now, umu mmuonwu o aka akaro fa aka, na apia agba ka umu nwikpo, kedu ebe soso, asi ke esee, autacracy, omiile, mojo, ekenweofia, ajochi, barkiba, suban, eze akaekpe, ayoola, suo tee, apama, anamco, babisolo, chei make i continue, kedu ebe ndi aka na eme agba ona aro onu nochazi, ife ebechinu bikonu

  • This is my Town. I used to be there, and a part of the real action. Many thanks for this posting!!!

    Enyi kwo nwa!!

  • ebe ka ise na enugwu-ukwu

  • ebe ka ise na enugwu-ukwu

  • Wao this is great

Loading...
Alert icon
0 / 00Unsaved Playlist Return to active list
    1. Your queue is empty. Add videos to your queue using this button:
      or sign in to load a different list.
    Loading...Loading...Saving...
    • Clear all videos from this list
    • Learn more