OMENANI NDI IGBO GADI. IGBO KWENU.....YAH!.......IGBO KWENU.......YAH!........IGBO KWEZUE NU......YAH!!!.
CHUKWU IGBO ANYI ETINYE OMENANI ANYI NAKA UKWU GI, EKWENA KA OMENANI NDI IGBO FUE. ANYI TUKWASIRI GI OBI. NNA ANYI, EKWENA KA NKPURU OBI NDI IGBO NWUA. IGBO NINE KWENU. ISEEE!
Nkiri nkiri ka ana ekiri edo, ejighi edo enyi ozu.Ekene kene onye oja kenee ihe oja n'ekwu. Ugbo abu'a ka oja na akpo ikolobia, okpoo ya na ndu okpoo ya n'onwu. Umuaga obodoeze kwenu,enugwu kwenu, igbo kwezuenueeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee.
This has been flagged as spam show
Nke a igede di egwu. Dalu hamattan.
aneneani2003 7 months ago

chiedu1000 9 months ago
Mehn ! i fumbled trying to do this dance during my father's burial. I'm learning it now though. Great moves. Long live Nkanu land.
nnaamen 2 years ago
Egwu a amakaaaaaa!!! Igba
ChayomaD 2 years ago
enugu igede is quite similar to that of Awka area
biafra83 3 years ago
people of Awka who plays Igede is called Umudioka village Awka and they are originated from Nkanu in Enugu state
MBANWIGWE 3 years ago
Oh yeah. My grandmother is from Umudioka while I'm from Umuogbu. They performed the Igede dance at my grandfather's burial.
biafra83 3 years ago
love this song.igbo culture is rich and we have to preserve it. enugwu kwenu!!! igbo kwezuenu!!!
sassychioma 3 years ago 3
wow bravo
biafra83 3 years ago
Harmattan...the first dancer is that Happyman?? the famousNgwuo dancer...Egwu Igede
kenslay 3 years ago
Nkiri nkiri ka ana ekiri edo, ejighi edo enyi ozu.Ekene kene onye oja kenee ihe oja n'ekwu. Ugbo abu'a ka oja na akpo ikolobia, okpoo ya na ndu okpoo ya n'onwu. Umuaga obodoeze kwenu,enugwu kwenu, igbo kwezuenueeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee.
obodoeze66 3 years ago
ayi igede ayi iged. igede di bee eze
nkwa.egwu ndi okgaraya.
igbo kwenu!
enugu kwenu!
nkanu kwenu!
ozalla kwenu!
my grandad will be dance this song in his enternity.
mikco2000 3 years ago
jhjetyi
mikco2000 3 years ago